July
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Na Gregorian calender, July bu onwa asato na afo, bu otu onwa n'ime asaa nwere ubochi ruru 31 (iri ato na otu). Na mgbe gara-aga, July bula onwa ise mgbe adila kpo ya Quintilis. Otu afo nwela onwa iri. Mgbe ekere January na February, July a-da, mee otu afo nwere onwa iri na abuo.