Latitude
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
Latitude bu oluwa bekee ana mata mgbe he no na North n'uwa, ma mgbe ono na South. Adi mata latitude-u wo mgbe elewa ma ono n'elu m'ono n'okpuru ihe ana-kpo Prime Meridian, line eji kawasi uwa n'etiti. Ihe no n'elu nwere latitude no na North. Ihe no n'okpuru nwere latitude no na South.