Ndị Igbo
Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.
N'ala Naigeria, ndï Igbo bu ndi ato hiri nne na onu agugu. Asusu eji mara ndiigbo bu asusu olu igbo. Nke ozo bu "broken english" ha ne ku ufodi. Imerime mmadu nasu asusu bekee, site na-enyemaka nke amumamu olu bekee. Ufodi state ndi Igbo na Naigeria no nke nnuku bu, Abia State, Anambra State, Ebonyi, Enugu, ma na Imo State.Delta state (Anioma) na Rivers state